You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
'Ma nwoke ma nwa ya nwe ara'
Na mkparịtaụka BBC na otu onye ọrụ ahụike aha ya bụ Chịka Obika nwere, O kwuru na ma nwoke ma nwa ya nwere oke n'ara nwaanyị.
Obika kwuru na nwoke ịṅụ ara nwunye ya na-achụmi kansa ara, ebe nwa ịṅụ ara na-achụmi ọrịa na nwaọhụrụ ma mee ka ọ mara akwụkwọ.