You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Mmegbu na mkpagbu dị n'ụlọ ọgwụgwọ ọrịa ndị Sọmalị
Ndị ntaakụkọ nzuzo BBC Africa gara n'ogbe ndị Sọmalị dị na Nairobi, Kenya mee nchọpụta.
Nyochapụta anyị a na-egosi mmegbu n'ụlọ nleta Darushifa bụ ụlọ a na-agwọ ndị na-aṅụ ọgwụ ike na ndị isi mgbaka.
Anyị chọpụtara na a na-ejichie ndị mmadụ n'ike, na-eti ha oke ihe ma na-enyekwa ha ọgwụ mkpọrọọgwụ na-eme ka ha gbọọ oke agbọọ.