Akụkọ a mara ime n'ala ịchọpụta ebe Igbo si
Ị chọpụta ebe ndị Igbo si bụ ihe ọtụtụ mmadụ tinyegoro anya na ya.
Ndọrọndọrọ sọ ya bụ nchọpụta mere ka ịkapị ya bụ nsi ọnụ bụrụ ihe tara akpụ.
Obodo abụọ nọ na etiti nchọpụta ebe Igbo sị bụ Nri na Aguleri bụ ọtọrọ onye na onye.
Mana ọgbagwojuru anya ka ụmụnne abụọ sizi zọwa onye bụ isi.
Ebe ha abụọ kwekọrịtara na Aguleri bụ isi, Nri na-ekwu na omenala kwuru na onye bụ isi anaghị echi eze, ya kpatara Nri jiri bụrụ isi Igbo.
Mana Agụleri n'onwe ha sị na ihe ejiri mara Nri dịka isi Igbo na mba niile bụ maka na ha juru oyibo mgbe gboo ebe Nri nabatara oyibo were guo akwụkwọ.
Ọ bụ ya mere ejiri mara ha na ụwa niile dịka isi Igbo.
Were anya gị gbaara onwe gị ekeresimesi.