You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Onyeọrụ Air Peace ji asụsụ Igbo atụziaka maka njem n’ụgbọelu si Legọs na-aga Owere
Ndị ụlọọrụ Air Peace nabatara onye ọrụ ha ji asụsụ Igbo ama ọkwa n'ime ụgbọelu. Chiemeka Donald gwara BBC Igbo ihe mere iji asụsụ Igbo ama ọkwa n'ugbọelu ji enye ya aṅụrị pụrụiche ma ha gawa ala Igbo.
Ndị mere akụkọ a: Chioma Obianinwa na Chris Sanctus Okereke