Ọ bu Ohaneze ka Igbo na-ege ntị - Ishiguzo

Aha onyonyo, Ishiguzo gwara BBC okwu

Onye APC n'Imo steeti gwara BBC Igbo ihe mere pati ya ga-emeri na 2019, agbanyeghị ihe Ipob kwuru.