E tinyela udo Naịjirịa n'aka Ekweremadu ọzọ
Onye ndụmodu n'ụlọ ọrụ Ike Ekweremmadụ bụ Uche Anichukwu gwara BBC Igbo na ọnọdụ ọhụrụ a bụ nnukwu ihe meere ndị Naịjirịa nakwa ndị Igbo.