Lee ọkụ ọgbụgba si n'ụgbọala mmanụ mere n'Otedola Bridge na nsonso Berger, Legos taa

Aha onyonyo, Lee ọkụ ọgbụgba si n'ụgbọala mmanụ mere n'Otedola Bridge na nsonso Berger, Legos taa

Mmadụ agụtabeghị ọnụ na ihe karịrị ụgbọala 20 agbala ọkụ n'Otedola Rọundabout dị nso Berger, Legos.

A mabeghị ka ọkụ ahụ siri bido.