Ụjọ ụfọdụ ihe emela na ụmụ Naịjirịa anaghị enye ọbara
Inye ọbara dị mma maka na o nwereike ịzọ mmadụ ndụ.
Onye ọrụ ahụike bụ Ọzọ Dọkịnta McGinger Ibeneme kwuru na ụmụ Naịjirịa anaghị anabata inye ọbara nke ọma.
Mana o kwuru na inye ọbara dị mkpa maka nchekwa ahụike nakwa inyere ndị nọ n'ọrịa aka.