Ekechi na ndị otu ya bụ ndị ụgha - Okorocha
Onye nnukwu ojeozi Govano Imo Steeti n’ihe gbasara mgbasaozi soshal media bụ Ebere Nzewuji akatọla ọnụ ọkwụ otu APC Imo nke TOE Ekechi nọ na isi ya.
Nzewuji si na ọ bụ egwụ Uche Nwosu jị ndị otu ahụ maka na ha ma na ha agaghị ahụ azụ ya anya ma emegharịa ntụilaka nke imeụlọ nke APC mere na steeti ahụ.
Gere ihe o kwuru n'uju ebe a.
