Ọgbaghara otu APC Imo steeti eruola Abuja

Aha onyonyo, Ọgbaghara otu APC Imo steeti eruola Abuja

N'ime izu agara aga, ndị otu abuo pụtara n'APC Imo Steeti gara kpesara ndị isi ha n'Abuja ihe na-esere ha. N'ihe onyonyo a, TOE Ekechi bụ otu n'ime ndị na-asị Gọvanọ Okorocha kwapụkwapụ kọwaara BBC ebe ya bụ mmiri siri banye opi ụgbọgụrụ.

Anyị ka na-agba mbọ ịwetara ụnụ ọnụokwu ndị otu nke Okorocha.