'Ọ bụ ndị nọ n'ụlọ na-ata ahụhụ ma atọrọ gị'

Aha onyonyo, Maazị Usman Chinedu Mbaekwe gwara BBC Igbo ihe ọ gabigara n'aka ndị ntọ.

Maazị Usman Chinedu Mbaekwe gwara BBC Igbo na ọ bụ ndị bi n'ụlọ kacha ata ahụhụ ma ndị ntọ tọrọ gị.