Gịnị bụ "lion na leopard" n'Igbo?

Aha onyonyo, Gịnị bụ "lion na leopard" n'Igbo?

BBC Igbo gara n'ahịa Alaba International dị na Legọs Steeti.

Ebe ha gbara ndị Igbo na-azụ ahịa ebe ahụ ajụjụọnụ ihe ndị Igbo na-akpọ "lion na leopard".

Ajụjụọnụ a bụ iji chọpụta ndị mara asụsụ Igbo nke ọma.

Ọ bụkwa maka iji kwalite asụsụ nakwa omenala ndị Igbo.

Akara ntụ-ntụ

Akụkọ ndị ga-amasị gị:

Akara ntụ-ntụ