You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Ụmụnwaanyị Ghana tụrụ ime n'aka ndị China na ụmụ ha n'ata ahụhụ
Ihe onyonyo a gosiri ahụhụ ndị ụmụaka bụ ụmụ ndị China na-ata na Ghana.
BBC gara gbaa ha na ndị be ha ajujụ ọnụ ka ha mara ịhe kpatara nke a.