Lee nwaanyị ji aka ọrụ ya ewulite Ezinụlọ

Ijeoma Nwankwo so n'otu nwaanyị gwara BBC Igbo ka osi e nyere Ezinulo ya aka site n'aka ọrụ ya.O kwuru na oji ịghe ọpụpa wee zuọ umụ ya atọ nọ na mahadum.

Akụkọ ndị ọzọ ga-amasị gị: