You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Ị ma agụ 'a b ch d' n'asụsụ Igbo?
Asụsụ Igbo dị ụtọ mana ọtụtụ ndị mmadụ amaghị etu esi agụ mkpụrụ "a b ch d" Igbo nke bụ isi a hụrụ kwawa okpu n'asụsụ Igbo.
Anyị kwara ndị mmadụ ka ha gụọ "a b ch d".
Ndị mere akụkọ a: Chimamaka Ihenacho na Chioma Nkemdilim Daramola.