You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Wole Soyinka: Chịkọta onwe unu ọnụ ka ndị okenye zuo ike
Ọkammụta Wole Soyinka kwuru na ọ bụrụ na ndị ntoroọbịa Naịjirịa chịkọta onwe ha ọnụ ma họpụta otu onye n'ime ha, na ha nwereike iwere oche ọchịchị Naịjịria.
O kwuru nke a mgbe ndị ntaakụkọ BBC gbara ya ajụjụ ọnụ banyere ohere dịrị ndị ntoroọbịa ịchị Naịjịrịa.