Ihe onyonyo onye Jamb nke sị na agwọ loro nde naira 36

Aha onyonyo, Lekwa agwọ loro nde naira 36

Onye Jamb sịrị na agwọ loro nde N36 apụtala n'ihụ ndị ọru Jamb wee kọwapụta ka ya bụ agwọ si we loo ego a.

O kwuru na ihe a dị ya omimi. Ọ sị na ọ naghị ama ka ego ọ na-abata ya aka sị aga.

Gere ihe o kwuru n'uju n'onyonyo a sị n'aka ndị Sun Newspaper.