Palm Kernel Oil: Ka e sị eme udeakị ụmụnwaanyị ji eme ọmụgwọ
Udeakị bụ ibe ama ama n’ala Igbo.
A na-etekarị ya ụmụaka amụrụ ọhụrụ na nne ha.
A sị na ọ na-enyere ha aka ịgbake ọsọsọ.
Ihe onyonyo a ga-egosi ka e si eme ya na ihe ọ na-arụ.