Ebonyi Airport: 'Tupu 2021 a agwụ, ụgbọelu ga-ada n'Ebonyi steeti'

Oke na ngwere ma na Ebonyi steeti amalitela ịrụ ọdọụgbọelu nke ga na-anabata ụgbọelu si mba ofesi abịa.

BBC gara njem nleta ebe a na-arụ ọdọ ụgbọelu a.

Lee ihe anyi hụrụ.

Ndị mere akụkọ a bụ: Ebere Ekeopara na Chiemela Mgbeahuru