Kamala Harris: Mata maka nwaanyị mbụ bụ osote Onyeisiala mba Amerịka

Aha onyonyo, Mata maka Kamala Harris bụ nwaanyị mbụ bụ osote Onyeisiala mba Amerịka

Ihe dị mkpa ị kwesiri ị ma maka njem nwaanyị nke dụbara ya n'obi ọchịchị mba Amerịka dịka nwaanyị mbụ bụ osote onyeisiala.