You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Ọgba mbọ: Ife ụgbọelu na-atọ m ụtọ mana ikọ ji tọkarịrị- John Okakpu
Ọ dịghị mfe ịkwọ ụgbọelụ ma bụrụkwa onye na-akọ ugbo ji na Legọs.
Mana John Okakpu egosila anyị etu e si e me ya mekwa ya ọfụma.
Lee ihe anyị chọpụtara n'ime ọba ji ya mgbe ọ gbapere anyị ụzọ.