Nigerian Politics: Ndị Yoroba ka ndị Igbo ghọta ndọrọndọrọ ọchịchị
Mgbe e biputara ya
Onye bụ Onowu obodo Abagana bụ Nwachukwu Anakwenze ekuwola uche ya gbasara ndọrọndọrọ ọchịchị na ọnọdụ ndị Igbo.
N'uche ya, ndị Yoroba ka ndị Igbo ghọta ihe na-aga na ndọrọndọrọ ọchịchị.
O kwukwara ihe ndị ọzọ gbara ọkpụrụkpụ ị nwereike ị gee n'ime ihe onyonyo a.
Akụkọ ndị ọzọ ga-amasị gị