Gender roles: Onye kwesiri isi nri n'ụlọ n'ime di na nwunye?

Aha onyonyo, Onye kwesiri isi nri n'ụlọ: Di ka ọ bụ nwunye?

Ndị ntorobia ekwuola uche ha n'okwu gbasara onye kwesiri isi nri n'ụlọ n'etiti di na nwunye.