Emeka Ihedioha: Ndị ụlọomeiwu Imo steeti a ga-enye ọchịchị ya nkwalite?

Aha onyonyo, Ndị ụlọomeiwu Imo steeti a họpụtara ọhụrụ aga-enye Emeka Ihedioha aka n'ịkwalite ọchịchị steeti?

Dịka okwe sị nwe gba maka ndị ahọpụtara ị ga ụlọmeiwu Imo steeti nke bụ na PDP nwere mmadụ iri na atọ,

AA nwetara mmadụ asatọ,ebe APGA nwetara mmadụ isii, ajụjụ bụ o ga-emetụta nkwkọrịta ịkwalite ọchịchị Ihedioha.

Ụfọdụ ndị sara BBC Igbo ajụjụ ahụ kwuru na ọ gaghị ebute nsogbu ọbụla, ebe ụfọdụ sị na ọ ga-enye nsogbu.

Akụkọ ga-amasị gị: