You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Presidential Election: A napụrụ ọtụtụ n'ọwụwa anyanwụ ohere itu vootu- Peter Obi
Na mkparịtaụka ya na BBC Igbo nwere, onye so Atiku Abubakar azọ ọkwa onyeisiala bụ Peter Obi kwuru na ọtụtụ ndị mmadụ n' Ọwụwa-anyanwụ enweghị ike tuo vootu n'ihi nsogbu 'card-reader.
Gee ihe o kwuru n'uju: