Ndị okenye na-agụ pramarị

Aha onyonyo, Ị ga-alaghachi n'ụlọakwụkwọ pramarị n'okenye?

Ndị mmadụ ruru afọ dị icheiche ma ndị bụ nne na nna akọwala uru ọ bara ha ịlaghachi ụlọakwụkwọ n'okenye.

Ụfọdụ n'ime kọwara ihe mere ha ejighi nwe ohere gụọ akwụkwọ mgbe ha dị n'ụmụaka.

Nke a gosiri na ịgụ akwụkwọ anaghị akwụsị akwụsị n'agbanyeghi afọ ole mmadụ ruru.