You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Nwata kụọ ogene, ọ kụgbughị nne ya, ọ kụgbuo nna ya - Ọkụ ogene
Ị ma ihe mere onye nne ya na nna ya nọ ndụ adịghị akụ ogene mgbasa ozi n'Igbo?
Fabian Ike gwara BBC Igbo ihe kpatara ya nakwa etu o siri bido ịkụ ogene.
Maazị Ike gara n'ihu kwuo na ọghọm dịkwa n'ọrụ a, dika dibia izuru olu onye ogene na ihe ndị ọzọ.
Gee ya ntị.