Thailand: Ihe onyonyo ọhụrụ egosila na ahụ siri ụmụaka ụmụnwoke ahụ ike

Aha onyonyo, Ị ga-ahụ ụmụntakịrị ahụ ebe ha na-agwa onye na-egwu mmiri aha ha

Ndị agha mmiri Tayiland ewepụtala ihe onyonyo na-egosi ụmụaka ahụ a na-achọbu achọ ka yi uwe na-echekwa ha ahụ.

N'ihe onyonyo a, ị ga-hụ ka ụmụaka ahụ na-agwa onye bịara ịnọnyere ha aha ha.