You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Ịma esi ofe egwusi? Mụta ya ebe a
Ọtụtụ ndị Naịjirịa anaghị eji ofe egwusi egwu egwu. O so na ofe mbụ ndị mmadụ na-amụta etu esi esi ya.