Ndị nwere ọria nchefu e nwereike iji ukwe na-echeta ihe?

Aha onyonyo, Ndị nwere ọria nchefu ga-ejinwu ikwe ukwe na-echeta ihe

Ndị dọkịnta na-agwọ ụbụrụ kwuru na ukwe nwere uru di iche iche gbasara ị gwọ ọrịa nchefu.

Ndị nwere ọria nchefu kwetara na nke a.