China arụpụtala anụmanụ na-amụghị amụ

Aha onyonyo, Arụpụtala anụmanụ 'primate' na-amụghị amụ na China

Ndị mmadụ akatọọla akụkọ na-apụta maka ụmụ enwe abụọ a rụpụtara n'ụlọ sayensi n'ihi na ha-sị na ọ ga-adị mfe ị rụpụta mmadụ etu aha.