Etu ihuigwe dị n'afọ a bụ maka mgbanwe a na-ekwu maka ya n'ụwa niile - Ndị sayensị

Aha onyonyo, Ndị bi na Jos nakwa ebe ndị ọzọ na Naịjirịa na-ekwu na ụgụrụ nke afọ 2017/2018 dị njọ